Ụmụakwụkwọ ndị mbịarambịara batara mba UK agaghịzi enwe ike ịkpọtabata ndị ezinụlọ ha na mba ahụ ma e wezụga n'ọnọdụ ụfọdụ dịka ọkwa ọhụrụ gọọmentị mba wepụtara iji belata mbata ndị ...